Ntuliaka Wikimedia Foundation/2025/ntinye akwụkwọ anamachọ isonye dọọ ndọrọ ndọrọ
Ogo ntozu onye na-adọ ndoro ndoro ochichi
Ntozu kacha a chọrọ opekata mpe
- Ịsụ asụsụ bekee nke ọma (ka áchọrọ)
- mmụtaara enwetarala n'ije ozi na nsonye na otu na-eme mkpebi , ọkachasị bọọdụ ma ọ bụ ndị kọmitii
- Ngosi Mmụtaara pụtara ihe na (ma ọ bụ ihe yiwere ya) nsonye mwutlite na nhazi otu Wikimedia
- Ndị na-adọ ọkwa ga-emecharịrị ọmụmụ ihe mmụta WMF Board of Trustees Candidate Pre-Onboarding module Wikilearn
Ihe ndị a abụghị ihe achọchara mana ọ bụ ahụmịhe ma ọ bụ àgwà ndị Board na-achọ maka usoro ntuliaka 2025. A na-agba ndị na-adọ ndoro ndoro ume ka ha tinye akwụkwọ anamachọ isonye há ọbụrụgodi na ha enweghị nka ma ọ bụ mmụtaara niile.
- gosipụta nka ịtụziri ndị ọzọ ụzọ idozi nsogbu, ịnabata mgbanwe, na inweta mmezu Ebumnobi
- Nwere mmụtaara na-isonye na ma ọ bụ na-edu otu nzukọ na atụmatụ gbasara ọdịnihu ya
- gosipụta nkà metụtara nwulite mmekọrịta na njikwa, ntinye aka, na mmekọrịta nke echiche
- nwere nkà nkwuritaokwu pụrụ iche
- ghọtara ụkpụrụ ọchịchị na ọrụ nke ụlọ ọrụ bọọdụ na ọrụ nke njikwa
ihe ndị a na-atụanya maka ntozu onye na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Ihe achọrọ gbasara ntozu ndị na-eme ntuliaka bụ otu ihe dị ka ntozu ntuliaka ndị ga-atụ Vootu yana ihe ndị ọzọ a chọrọ.
Ndị ndeziỊ nwere ike ịme ntuliaka site na akaụntụ ọ bụla idebanyere aha ị nwere na Wikimedia wiki. Ị nwere ike ịtụ vootu naanị otu ugboro, n'agbanyeghị akaụntụ ole i nwere. Iji tozuo etozu itụ vootu, otu akaụntụ ga-:
Enwere ike iji ngwa Ntozunjiarụ nyochaa ntozu ngwa ngwa ime ntuliaka onye ndezi.
Ndị nrụpụtaNdị nrụpịta tozuru oke ịtụ vootu ma ọ bụrụ na ha:
Wikimedia ọ bụla na Gerrit, na agbata [ỤBỌCHI MMALITE - ọnwa iri na abụọ tupu ụbọchị mbụ nke ntuliaka] na [Ụbọchị ngwụcha - ụbọchị iri atọ tupu ụbọchị mbụ nke ịtụ vootu]. Itozu Ntozu qgbakwunyereNdịnwere nka nrụpụta nwere ike itozu ịtụ vootu ma ọ bụrụ na ha:
Ndị n'eme NtụgharịNdị n'eme ntụgharị tozuru ịtụ vootu ma ọ bụrụ na ha emeela opekata mpe ndezi Nar atọ tupu [Ụbọchị] , na ndezi iri abụọ n'egbata [ỤBỌCHI MMALITE– ọnwa iri na abụọ tupu ụbọchị mbụ nke ntuliaka] na [UBỌCHI NGWỤCHA - ụbọchị iri abụọ tupu ụbọchị mbụ nke ịtụ vootu] , na translatewiki.net.
Ndị ọrụ na ndị ọrụ nkwekọrịta Wikimedia FoundationNdị ọrụ Wikimedia Foundation dị ugbu a na ndị ọrụ ngo tozuru oke ịtụ vootu ma ọ bụrụ na Foundation were ha n'ọrụ na [ỤBỌCHỊ NGWỤCHA - ụbọchị iri atọ tupu ụbọchị mbụ nke ịtụ vootu] '.
Ndị ọrụ otu mmekọ wikimedịa na ndị ọrụ nkwekọrịta
Ndị mmadụ n'otu n'otu na-arịọ ka hà mee ntuliaka n'okpuru ngalaba a ga-etinyerịrị ihe akaebe sitere n'aka ndị ngalaba ha. A ga-ewererịrị ndị mmekọ ha “dabere” na mkpa mkpesa ha. Kọmitii Ngalaba mmekọrịta na Kọmitii Ntuliaka ga-akwado ndepụta nke ndị ngalaba mmekọrịta Wikimedia tozuru oke site na [ỤBỌCHỊ Ngwụcha - ụbọchị iri atọ tupu ụbọchị mbụ nke ntuliaka].
Ndị otu bọọdụ Wikimedia Foundation na ndị otu ndụmọdụ bọọdụNdị otu Wikimedia Foundation Board of Trustees na ndị Otu Wikimedia Foundation Advisory Board tozuru etozu ịtụ vootu.
Ndị otu kọmitii Otu WikimediaNdị otu kọmitii Otu Wikimedia nọ ugbu a tozuru oke ịtụ vootu ma ọ bụrụ na ha na-eje ozi n'ọkwa ọrụ ndị ahụ na [ỤBỌCHỊ NGWỤCHA- ụbọchị iri tupu ụbọchị mbụ nke ịtụ vootu]. Maka ebumnuche nke ntuziaka a, a na-akọwa kọmitii Otu Wikimedia dị ka Kọmitii nkwukọrịta, Kọmitii Ntuliaka, Kọmiti Asụsụ, Kọmitii Nkwado Ngwaahịa na Teknụzụ, Kọmitii Nkesa ngwa ọrụ zuru ụwa ọnụ Ụwa, na Kọmitii Nhazi Universal Code of Conduct.
Ndị nhazi ihe omume nke Otu WikimediaNdị na-ahazi ihe omume n'enweghi akụkọ ọjọọ, ndị na-etozughi ịtụ vootu n'okpuru ụdị ndị ọzọ, tozuru ịtụ vootu ma ọ bụrụ na ha tozuru n'ime ndị a:
Ndị na-arịọ ka ha tụọ vootu n'okpuru Otu ga-agbakwunye ihe akaebe nke ọrụ ha. Ọ bụrụ na ị natara onyinye ego ọrụ Wikimedia Foundation, biko nye njikọ gosiri nkọwapụtọ ihe omume ọrụ gị. Maka ndị nhazi, biko nye njikọ nke peeji ịkpọ òkù ma ọ bụ ihe akaebe ọ bụla nke ihe omume ahụ n'ịntanetị.
NdetuỌ bụrụ na ị ruru ogo ngọzi ndị editọ , ị ga-enwe ike ịtụ vootu ozugbo. N'ihi ihe ịma aka nke ọrụ nka SecurePoll, ndị mmadụ tozuru ogo ntozu agbakwunyere nwere ike a gaghị enwe ike ịme ntuliaka na ihu ekwesrị, ọ gwụla ma ha tozuru ogo ntozu ihe ọ bụla ndị ọzọ. Ọ bụrụ na ị chere na I ruru ogo ntozu ndị agbakwunyere, biko zite emailu electcom wikimedia.org tinyere ebumnuche iji ezite ya na opekata mpe ụbọchị anọ (4) tupu ụbọchị ikpeazụ nke ịtụ vootu. Ọ bụrụ na ị tozuru tụ vootu, anyị ga-agbakwunye gị na ndepụta ntuziaka, ka ị nwee ike ịme ntuliaka.
|
Marakwa: ihe ndị a bụ ihe iwu chọrọ ma ọ bụ nke Board of Trustees chọrọ
- A gaghị enwe ihe mgbaàmà gbasara mpụ ọ bụla metụtara emeghị ihe n'eziokwu ma ọ bụ omume aghụghọ. Ị gaghị enye akwụkwọ ọ bụla maka nke a n'oge a;
- A gaghị ewepụ gị n'ọkwa na nzukọ ma ọ bụ ụlọ ọrụ na-enweghị uru n'ihi enweghị nchịkwa ma ọ bụ omume ọjọọ.
- N'oge nhọpụta ma ọ bụ ntuliaka, ị gaghị enwe mmachibido ma ọ bụ mgbochi n'ihe karịrị otu ọrụ Wikimedia ruo ihe karịrị ụbọchị iri atọ ma ọ bụ karịa.
- Ọ bụrụ na itozuru ihe achọrọ dị ka onye ndezi, ndezi mbụ gị ga-abụrịrị tupu Abalị iri na asaa nke ọnwa Juun, 2024;
- Ị ga-ekpugherịrị ezigbo aha gị na akwụkwọ ntinye anamachọ nsonye ndi na-adọ ndọrọ ndọrọ gị;
- Ị ga-adịrịrị opekata mpe afọ iri na asatọ na afọ na mba ebe ibi;
- Ekwesighi na ị ga ka bụrụ onye ọrụ Wikimedia Foundation na July 1, 2024 gasịrị; [MARA NA: July 1, 2025 bụ ụbọchị ikpeazụ nke oge mmeghe nke oku maka ndị na-achọ isonye dọọ ndọrọ ndọrọ]
- Ị ga-ezite ihe akaebe nke njirimara gị na afọ ole ịdị na Wikimedia Foundation; nakwa
- Ọ bụrụ na a họọrọ ma họpụta gị na Board of Trustees, ị ga-agba arụkwaghịm na bọọdụ ọ bụla ọzọ ,na ọchịchị, ma ọ bụ ọrụ a na-akwụ ụgwọ ọbụla na Wikimedia Foundation, Chapta, òtù n'elegara anya n'isiokw, na Otu ogbako ndị ọrụ n'ime izu abụọ nke nhọpụta ahụ.
Wikimedia Foundation na-eme nnyocha ndabere na nnyocha mgbasa ozi nke ndị niile ahọpụtara tupu a họpụta ha na Bọọdụ. Achọkwara ka ndị nlekọta atụkwasị ka ha mechaa usoro nkuzi nghazi na mmụta nbanye. Na mgbakwunye, ndị niile ahọpụtara ga-adị njikere ma nwee ike ịkwado ọrụ iwu na ntụkwasị obi ma soro atumatu Wikimedia Foundation, gụnyere:
- Nkwekọrịta Nzuzo nke Wikimedia Foundation Board of Trustees
- Usoro akparamagwa nke Wikimedia Foundation Board of Trustees
- Iwu Esemokwu ndakọ Mmasị maka Ndị otu ọọdụ Wikimedia Foundation, Ndị Ọrụ, Ndị Ọchịchị, na Ndị isi Ọrụ
- Amụma enweghị ịkpa oke na Wikimedia Foundation
- Iwu Wikimedia Foundation
Nzute akwụkwọ anamachọ isonye ndị na achọ isonye na ndoro-ndoro ochichi
A ga-anabata Akwụkwọ anamachọ isonye na 17 Jụn 2025―1 Julaị 2025 8 Julaị 2025. Ị nwere ike ịgbanwe akwụkwọ nsonye gị naanị na njedebe nke oge nhọpụta na 23:59 AoE, Julaị 1 8 (11:59 UTC, Julaị 2 9).
Ị ga-ezigarịrị ihe akaebe nke njirimara gị na Wikimedia Foundation tupu 11:59 UTC, 9 Julaị 2025. Kọmiti ntuliaka ga-akpọtụrụ gị gbasara nke a ka itinye akwụkwọ.
otu esi eziga ihe akaebe nke njirimara
Ndị na-azọ ọkwa a ga-ezigarịrị ihe akaebe nke njirimara na ihe akaebe maka afọ ole há dị̀ dị ka ọnọdụ iwu nke ịzọ ọkwa. Otu n'ime akwụkwọ ndị a mezuru nke a:
- Akwụkwọ ikike ịkwọ ụgbọala
- Paspọtụ
- Akwụkwọ ozi ndị ọzọ na-egosi ezigbo aha na afọ ịdị
Enwere ike iziga nke a na Wikimedia Foundation site na ozi-emailu na info nchekwa@wikimedia.org.
Ọ bụrụ na ị bụ otu n'ime ndị ahọpụtara, Wikimedia Foundation nwere ike ịchọ ihe ndị ọzọ iji nyochaa gbasara onye na-achọ isonye tupu nhọpụta gị na Bọọdụ.
A ga-ewepụ ndị na-erughi ogo ntozu ndị achọrọ na oge achọrọ ya.
Nzite ozi anamachọ isonye gị
Call for candidates closed on 23:59 AoE, July 8 (11:59 UTC, July 9). |
---|
Ọ bụrụ na I tozuru etozu isonye, ị nwere ike itinye akwụkwọ ka ị bụrụ onye na-azọ ọkwa. Biko soro usoro ndị a:
|
All candidate subpages
This automatically generated list includes all candidate pages, both eligible and ineligible.